Ndị Efesọs 6:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ka ọ ghara ịbụ naanị mgbe ndị ọzọ na-ahụ unu ka unu ga na-erube isi, naanị ka unu mee ndị mmadụ obi ụtọ.+ Kama na-erubenụ isi ka ndị ohu Kraịst, jirikwanụ obi* unu niile na-eme uche Chineke.+
6 Ka ọ ghara ịbụ naanị mgbe ndị ọzọ na-ahụ unu ka unu ga na-erube isi, naanị ka unu mee ndị mmadụ obi ụtọ.+ Kama na-erubenụ isi ka ndị ohu Kraịst, jirikwanụ obi* unu niile na-eme uche Chineke.+