Ndị Efesọs 6:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ndị nna ukwu, burukwanụ ihe a n’obi mgbe unu na-emeso ndị ohu unu ihe. Unu emela ka ha na-atụ unu ụjọ, n’ihi na unu ma na Nna Ukwu unu na ha nọ n’eluigwe,+ ọ naghịkwa ele mmadụ anya n’ihu.
9 Ndị nna ukwu, burukwanụ ihe a n’obi mgbe unu na-emeso ndị ohu unu ihe. Unu emela ka ha na-atụ unu ụjọ, n’ihi na unu ma na Nna Ukwu unu na ha nọ n’eluigwe,+ ọ naghịkwa ele mmadụ anya n’ihu.