Ndị Filipaị 1:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ọ bụrụ na m ka dịrị ndụ n’ụwa a,* m ga-arụkwuru Kraịst ọrụ. Ma, agaghị m ekwu nke m ga-ahọrọ.