Ndị Filipaị 2:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 ka ire ọ bụla wee kwupụtakwa na Jizọs Kraịst bụ Onyenwe anyị,+ ka e wee nye Chineke Nna otuto.