-
Ndị Filipaị 2:27Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
27 N’eziokwu, ọ rịara ọrịa nke na ọ fọrọ obere ka ọ nwụọ; ma Chineke meere ya ebere. N’eziokwu, ọ bụghị naanị yanwa ka o meere ebere, o mekwaara mụnwa ebere, ka m wee ghara iruwe uju ọzọ n’elu nke m na-eru.
-