Ndị Filipaị 2:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 n’ihi na ọ fọrọ obere ka ọ nwụọ n’ihi ọrụ Kraịst,* o mekwara ihe gaara ata isi ya,* ka o wee jeere m ozi unu gaara ejere m ma a sị na unu nọ n’ebe a.+ Ndị Filipaị Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:30 Ụlọ Nche,8/15/1996, p. 28
30 n’ihi na ọ fọrọ obere ka ọ nwụọ n’ihi ọrụ Kraịst,* o mekwara ihe gaara ata isi ya,* ka o wee jeere m ozi unu gaara ejere m ma a sị na unu nọ n’ebe a.+