Ndị Filipaị 3:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 N’ihi ya, ka anyị niile ndị tozuru etozu+ na-eche echiche otú a. Ma, ọ bụrụ na unu anaghị eche echiche otú m kwuru, Chineke ga-enyere unu aka ka unu chewe echiche otú ahụ. Ndị Filipaị Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:15 Ụlọ Nche,9/1/2000, p. 8-9
15 N’ihi ya, ka anyị niile ndị tozuru etozu+ na-eche echiche otú a. Ma, ọ bụrụ na unu anaghị eche echiche otú m kwuru, Chineke ga-enyere unu aka ka unu chewe echiche otú ahụ.