Ndị Kọlọsi 1:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Anyị na-ekwusa gbasara Kraịst, na-adụ mmadụ niile ọdụ, jirikwa amamihe niile na-akụziri mmadụ niile ihe, ka anyị wee mee ka mmadụ niile, ndị ha na Kraịst dị n’otu, bụrụ ndị tozuru okè n’anya Chineke.+
28 Anyị na-ekwusa gbasara Kraịst, na-adụ mmadụ niile ọdụ, jirikwa amamihe niile na-akụziri mmadụ niile ihe, ka anyị wee mee ka mmadụ niile, ndị ha na Kraịst dị n’otu, bụrụ ndị tozuru okè n’anya Chineke.+