Ndị Kọlọsi 2:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Na-emenụ ka okwukwe unu nwere na ya sie ike+ ka osisi gbanyesiri mgbọrọgwụ ike+ n’ala. Na-agbarịtanụ ibe unu ume otú ọ chọrọ. Kwụrụnụ chịm, na-ekelekwanụ Chineke mgbe niile.+ Ihe ndị a ka a kụziiri unu. Ndị Kọlọsi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:7 Ụlọ Nche,6/1/1998, p. 9-14
7 Na-emenụ ka okwukwe unu nwere na ya sie ike+ ka osisi gbanyesiri mgbọrọgwụ ike+ n’ala. Na-agbarịtanụ ibe unu ume otú ọ chọrọ. Kwụrụnụ chịm, na-ekelekwanụ Chineke mgbe niile.+ Ihe ndị a ka a kụziiri unu.