Ndị Kọlọsi 2:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 E biri unu úgwù n’ihi na unu kweere na Kraịst. Ma, e bighị unu úgwù a otú ndị mmadụ si ebi úgwù, kama unu jụrụ ime ihe anụ ahụ́ unu chọrọ.+ Ọ bụkwa otú a ka e si ebi ndị na-eso ụzọ Kraịst úgwù.+
11 E biri unu úgwù n’ihi na unu kweere na Kraịst. Ma, e bighị unu úgwù a otú ndị mmadụ si ebi úgwù, kama unu jụrụ ime ihe anụ ahụ́ unu chọrọ.+ Ọ bụkwa otú a ka e si ebi ndị na-eso ụzọ Kraịst úgwù.+