Ndị Kọlọsi 2:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Iwu ndị a bụ gbasara ihe ndị na-ala n’iyi ma e rie ha ma ọ bụ ma a ṅụọ ha. Ha bụ iwu ndị mmadụ na-enye na ihe ha na-akụzi.+
22 Iwu ndị a bụ gbasara ihe ndị na-ala n’iyi ma e rie ha ma ọ bụ ma a ṅụọ ha. Ha bụ iwu ndị mmadụ na-enye na ihe ha na-akụzi.+