Ndị Kọlọsi 3:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 N’eziokwu, a ga-akwụ onye na-eme ihe ọjọọ ụgwọ ihe ọjọọ ọ na-eme,+ n’ihi na Chineke anaghị ele mmadụ anya n’ihu.+
25 N’eziokwu, a ga-akwụ onye na-eme ihe ọjọọ ụgwọ ihe ọjọọ ọ na-eme,+ n’ihi na Chineke anaghị ele mmadụ anya n’ihu.+