1 Ndị Tesalonaịka 1:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 1 Pọl, Silvenọs,*+ na Timoti+ na-edetara ọgbakọ ndị Tesalonaịka, ndị ha na Chineke Nna na Onyenwe anyị Jizọs Kraịst dị n’otu, akwụkwọ ozi: Ka Chineke meere unu amara, meekwa ka udo dịrị unu.
1 Pọl, Silvenọs,*+ na Timoti+ na-edetara ọgbakọ ndị Tesalonaịka, ndị ha na Chineke Nna na Onyenwe anyị Jizọs Kraịst dị n’otu, akwụkwọ ozi: Ka Chineke meere unu amara, meekwa ka udo dịrị unu.