1 Ndị Tesalonaịka 2:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’eziokwu, unu ma na e nweghị mgbe anyị ji ire ụtọ gwa unu okwu. E nweghịkwa mgbe anyaukwu mere ka anyị mewe ka ànyị bụ ihe anyị na-abụghị.+ Chineke bụ onye akaebe anyị.
5 N’eziokwu, unu ma na e nweghị mgbe anyị ji ire ụtọ gwa unu okwu. E nweghịkwa mgbe anyaukwu mere ka anyị mewe ka ànyị bụ ihe anyị na-abụghị.+ Chineke bụ onye akaebe anyị.