1 Ndị Tesalonaịka 2:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’ihi ya, ebe ọ bụ na anyị hụrụ unu n’anya nke ukwuu, anyị kpebisiri ike* na ihe anyị ga-eme abụghị naanị izi unu ozi ọma Chineke, kama na anyị ga-enye unu onwe* anyị+ maka na anyị hụrụ unu n’anya.+ 1 Ndị Tesalonaịka Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:8 Ụlọ Nche,11/15/2000, p. 22
8 N’ihi ya, ebe ọ bụ na anyị hụrụ unu n’anya nke ukwuu, anyị kpebisiri ike* na ihe anyị ga-eme abụghị naanị izi unu ozi ọma Chineke, kama na anyị ga-enye unu onwe* anyị+ maka na anyị hụrụ unu n’anya.+