1 Ndị Tesalonaịka 3:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ bụ ya mere na mgbe m na-enweghịzi ike idi ya, m zitere ya ka m wee mata ma ùnu ka tụkwasịkwara Chineke obi,+ a dịghị ama ama ya abụrụ na Onye Ọnwụnwa ahụ+ anwaala unu, mbọ niile anyị gbara abụrụzie n’efu.
5 Ọ bụ ya mere na mgbe m na-enweghịzi ike idi ya, m zitere ya ka m wee mata ma ùnu ka tụkwasịkwara Chineke obi,+ a dịghị ama ama ya abụrụ na Onye Ọnwụnwa ahụ+ anwaala unu, mbọ niile anyị gbara abụrụzie n’efu.