6 Ma Timoti ka si n’ebe unu nọ bịakwute anyị+ ugbu a ma kọọrọ anyị akụkọ ọma banyere otú unu si tụkwasị Chineke obi na otú unu si hụ ndị ọzọ n’anya. O kwuru na unu na-echeta anyị mgbe niile nakwa na ọ na-agụsi unu agụụ ike ịhụ anyị otú ọ na-agụkwa anyị ịhụ unu.