1 Ndị Tesalonaịka 4:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 N’ihi na ọ bụrụ na anyị nwere okwukwe na Jizọs nwụrụ, e si n’ọnwụ kpọlite ya,+ anyị nwekwara okwukwe na Chineke ga-akpọlite ndị ha na Jizọs dị n’otu, bụ́ ndị nwụrụ anwụ.*+
14 N’ihi na ọ bụrụ na anyị nwere okwukwe na Jizọs nwụrụ, e si n’ọnwụ kpọlite ya,+ anyị nwekwara okwukwe na Chineke ga-akpọlite ndị ha na Jizọs dị n’otu, bụ́ ndị nwụrụ anwụ.*+