1 Ndị Tesalonaịka 5:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Jizọs nwụrụ maka anyị,+ ka anyị na ya wee dịkọọ ndụ,+ ma ànyị mụ anya ma ànyị na-ehi ụra.*