2 Ndị Tesalonaịka 1:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 1 Pọl, Silvenọs,* na Timoti+ na-edetara ọgbakọ ndị Tesalonaịka, ndị ha na Chineke Nna na Onyenwe anyị Jizọs Kraịst dị n’otu, akwụkwọ ozi:
1 Pọl, Silvenọs,* na Timoti+ na-edetara ọgbakọ ndị Tesalonaịka, ndị ha na Chineke Nna na Onyenwe anyị Jizọs Kraịst dị n’otu, akwụkwọ ozi: