-
2 Ndị Tesalonaịka 1:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 Ihe a ga-eme n’oge Onyenwe anyị ga-abịa ka e mee ka ya na ndị nsọ ya dị ebube. N’ụbọchị ahụ, ndị niile nwere okwukwe na ya ga-akwanyere ya ùgwù. Unu ga-esokwa ha ebe ọ bụ na unu nwere okwukwe n’àmà anyị gbaara unu.
-