2 Ndị Tesalonaịka 2:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 ka unu ghara ikwe ka e jiri okwu yiri ka ò si n’aka Chineke*+ ma ọ bụ ozi e ji ọnụ zie ma ọ bụkwanụ akwụkwọ ozi yiri ka ò si n’aka anyị megharịa unu anya ma ọ bụ mee ka unu chewe na ụbọchị Jehova*+ abịala. 2 Ndị Tesalonaịka Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:2 Ụlọ Nche,2/1/1990, p. 10
2 ka unu ghara ikwe ka e jiri okwu yiri ka ò si n’aka Chineke*+ ma ọ bụ ozi e ji ọnụ zie ma ọ bụkwanụ akwụkwọ ozi yiri ka ò si n’aka anyị megharịa unu anya ma ọ bụ mee ka unu chewe na ụbọchị Jehova*+ abịala.