1 Timoti 1:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’eziokwu, ihe mere m ji kwuo ihe ndị a bụ ka anyị jiri obi dị ọcha,+ akọnuche na-arụ ọrụ nke ọma, na okwukwe+ na-abụghị nke ihu abụọ hụ ndị ọzọ n’anya. 1 Timoti Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:5 Ụlọ Nche,9/15/2015, p. 9
5 N’eziokwu, ihe mere m ji kwuo ihe ndị a bụ ka anyị jiri obi dị ọcha,+ akọnuche na-arụ ọrụ nke ọma, na okwukwe+ na-abụghị nke ihu abụọ hụ ndị ọzọ n’anya.