9 Ihe ọzọ bụkwa na ọ bụghị n’ihi onye ezi omume ka Chineke ji nye iwu ndị o nyere, kama, ọ bụ n’ihi ndị na-emebi iwu+ na ndị isi ike, ndị na-anaghị asọpụrụ Chineke na ndị mmehie, ndị na-agharịpụ ndị ọzọ na ndị na-emerụ ihe dị nsọ, ndị na-egbu nne ha, nna ha, ma ọ bụ ndị ọzọ,