1 Timoti 1:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 ọ bụ eziokwu na n’oge gara aga, ana m ekwulu Chineke, na-akpagbu ndị mmadụ, na-akparịkwa ndị mmadụ.+ Ma, e meere m ebere, n’ihi na amaghị m ihe mgbe ahụ, emekwara m ihe ndị ahụ n’ihi na enweghị m okwukwe. 1 Timoti Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:13 Ụlọ Nche,5/15/2005, p. 26-27
13 ọ bụ eziokwu na n’oge gara aga, ana m ekwulu Chineke, na-akpagbu ndị mmadụ, na-akparịkwa ndị mmadụ.+ Ma, e meere m ebere, n’ihi na amaghị m ihe mgbe ahụ, emekwara m ihe ndị ahụ n’ihi na enweghị m okwukwe.