1 Timoti 1:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ka Eze mgbe ebighị ebi,+ onye na-adị ndụ ruo mgbe ebighị ebi,+ onye a na-enweghị ike ịhụ anya,+ onye naanị ya bụ Chineke,+ bụrụ onye a na-asọpụrụ na onye a na-eto ruo mgbe niile ebighị ebi. Amen. 1 Timoti Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:17 Bịaruo Jehova Nso, p. 11-12
17 Ka Eze mgbe ebighị ebi,+ onye na-adị ndụ ruo mgbe ebighị ebi,+ onye a na-enweghị ike ịhụ anya,+ onye naanị ya bụ Chineke,+ bụrụ onye a na-asọpụrụ na onye a na-eto ruo mgbe niile ebighị ebi. Amen.