-
1 Timoti 4:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 Emela ihe ga-eme ka onye ọ bụla lelịa gị anya maka na ị bụ nwata. Kama nke ahụ, ka otú i si ekwu okwu, otú i si akpa àgwà, otú i si hụ ndị ọzọ n’anya, otú i si nwee okwukwe, na otú i si ebi ndụ dị ọcha bụrụ ihe ndị ji obi ha niile na-efe Chineke ji ama atụ.
-