1 Timoti 6:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Na-agwa ndị bara ọgaranya n’oge a* ka ha ghara ịdị mpako, ka ha gharakwa ịtụkwasị akụnụba a na-ejighị n’aka obi,+ kama, ka ha tụkwasị Chineke obi, onye na-enye anyị ihe niile na-akpa anyị mmaji kwuru mmaji.+ 1 Timoti Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:17 Ụlọ Nche,6/15/2013, p. 148/1/2007, p. 252/1/2004, p. 306/15/2001, p. 8 Teta!,1/8/2003, p. 27
17 Na-agwa ndị bara ọgaranya n’oge a* ka ha ghara ịdị mpako, ka ha gharakwa ịtụkwasị akụnụba a na-ejighị n’aka obi,+ kama, ka ha tụkwasị Chineke obi, onye na-enye anyị ihe niile na-akpa anyị mmaji kwuru mmaji.+