2 Timoti 1:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 M na-edetara gịnwa bụ́ Timoti, nwa m hụrụ n’anya,+ akwụkwọ ozi a: Ka Chineke bụ́ Nna nakwa Kraịst Jizọs Onyenwe anyị meere gị amara na ebere, meekwa ka udo dịrị gị. 2 Timoti Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:2 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),12/2020, p. 28 Ụlọ Nche,1/1/2003, p. 28
2 M na-edetara gịnwa bụ́ Timoti, nwa m hụrụ n’anya,+ akwụkwọ ozi a: Ka Chineke bụ́ Nna nakwa Kraịst Jizọs Onyenwe anyị meere gị amara na ebere, meekwa ka udo dịrị gị.