2 Timoti 1:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ zọpụtara anyị ma kpọọ anyị ka anyị dịrị nsọ,+ ọ bụghị n’ihi àgwà anyị, kama n’ihi nzube ya na amara ya.+ Ọ dịla ezigbo anya o si n’aka Kraịst Jizọs meere anyị amara a.
9 Ọ zọpụtara anyị ma kpọọ anyị ka anyị dịrị nsọ,+ ọ bụghị n’ihi àgwà anyị, kama n’ihi nzube ya na amara ya.+ Ọ dịla ezigbo anya o si n’aka Kraịst Jizọs meere anyị amara a.