2 Timoti 1:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ma, ọ bụ ugbu a Kraịst Jizọs, Onye Nzọpụta anyị, pụtara ìhè ka e mere ka amara a e meere anyị doo anya.+ Ọ bụ Jizọs wepụrụ ọnwụ+ ma jiri ozi ọma o zisara+ mee ka anyị mara otú anyị ga-esi dịrị ndụ+ ma ghara ire ure.+
10 Ma, ọ bụ ugbu a Kraịst Jizọs, Onye Nzọpụta anyị, pụtara ìhè ka e mere ka amara a e meere anyị doo anya.+ Ọ bụ Jizọs wepụrụ ọnwụ+ ma jiri ozi ọma o zisara+ mee ka anyị mara otú anyị ga-esi dịrị ndụ+ ma ghara ire ure.+