2 Timoti 1:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ị ma na ndị niile nọ ná mpaghara Eshia+ agbakụtala m azụ. Faịjelọs na Hemọjinis so na ha.