-
2 Timoti 2:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 Na-echetara ha ihe ndị a, na-agwasi ha ike n’ihu Chineke ka ha ghara iji maka ihe mmadụ kwuru na-ese okwu. Ime otú ahụ abaghị uru ọ bụla n’ihi na ọ na-akpa okwukwe ndị nụrụ ya aka ọjọọ.
-