2 Timoti 2:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Egekwala okwu na-enweghị isi ndị e ji ekwulu Chineke,+ n’ihi na ha ga na-emekwu ka ndị mmadụ ghara ịna-akpa àgwà dị Chineke mma, 2 Timoti Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:16 Ụlọ Nche,7/15/2014, p. 14
16 Egekwala okwu na-enweghị isi ndị e ji ekwulu Chineke,+ n’ihi na ha ga na-emekwu ka ndị mmadụ ghara ịna-akpa àgwà dị Chineke mma,