2 Timoti 2:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ma, Chineke tọrọ ntọala siri ike, nke kwụkwa chịm. E nwekwara ihe e dere na ntọala a nke dị ka akara. Ihe ahụ bụ, “Jehova* ma ndị bụ́ ndị ya,”+ nakwa, “Ka onye ọ bụla nke na-akpọ aha Jehova*+ ghara ime ajọ omume.” 2 Timoti Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:19 Ụlọ Nche,7/15/2014, p. 8-10, 12-16
19 Ma, Chineke tọrọ ntọala siri ike, nke kwụkwa chịm. E nwekwara ihe e dere na ntọala a nke dị ka akara. Ihe ahụ bụ, “Jehova* ma ndị bụ́ ndị ya,”+ nakwa, “Ka onye ọ bụla nke na-akpọ aha Jehova*+ ghara ime ajọ omume.”