-
2 Timoti 2:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 N’ime ụlọ buru ibu, a na-enwe arịa dị iche iche. Ọ bụghị naanị arịa ọlaedo na nke ọlaọcha, kamakwa nke osisi na nke ụrọ. A na-eji ụfọdụ eme ihe bara uru, ma jiri ndị ọzọ eme ihe na-abaghị uru.
-