-
2 Timoti 2:21Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
21 N’ihi ya, ọ bụrụ na mmadụ ahapụ arịa ndị nke a na-eji eme ihe na-abaghị uru, onye ahụ ga-adị ka arịa e ji eme ihe bara uru, bụrụ onye e doro nsọ, baara onye nwe ya uru, bụrụkwa onye a kwadebere maka ime ihe ọ bụla dị mma.
-