2 Timoti 3:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ bụ otú Janis na Jambris si megide Mosis ka ndị a* si emegide eziokwu. Uche ha rụrụ arụ kpamkpam. Ihe ha anaghịkwa amasị Chineke n’ihi na ha na-eme ihe dị iche n’ihe Ndị Kraịst kweere.
8 Ọ bụ otú Janis na Jambris si megide Mosis ka ndị a* si emegide eziokwu. Uche ha rụrụ arụ kpamkpam. Ihe ha anaghịkwa amasị Chineke n’ihi na ha na-eme ihe dị iche n’ihe Ndị Kraịst kweere.