-
Taịtọs 1:1Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
1 Abụ m Pọl, ohu Chineke na onyeozi Jizọs Kraịst. Okwukwe m nwere na ozi m na-eje dabara n’ụdị okwukwe ndị Chineke họọrọ nwere, dabakwa n’ihe anyị ma nke ọma bụ́ eziokwu. Eziokwu a dabakwara n’ihe bụ́ ife Chineke otú ọ chọrọ.
-