Taịtọs 1:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ihe ndị a hiwere isi n’olileanya ịdị ndụ ebighị ebi,+ nke Chineke, onye na-enweghị ike ịgha ụgha,+ kwere nkwa ya mgbe dị anya gara aga. Taịtọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:2 Ụlọ Nche,4/15/1999, p. 7
2 Ihe ndị a hiwere isi n’olileanya ịdị ndụ ebighị ebi,+ nke Chineke, onye na-enweghị ike ịgha ụgha,+ kwere nkwa ya mgbe dị anya gara aga.