Taịtọs 1:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 N’ihi na e nwere ọtụtụ ndị nnupụisi, ndị na-ekwu ihe na-abaghị uru, na ndị na-aghọgbu ndị mmadụ, karịchaa, ndị na-esi ọnwụ na mmadụ ga-ebirịrị úgwù.+ Taịtọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:10 Ụlọ Nche,10/15/2007, p. 25-26
10 N’ihi na e nwere ọtụtụ ndị nnupụisi, ndị na-ekwu ihe na-abaghị uru, na ndị na-aghọgbu ndị mmadụ, karịchaa, ndị na-esi ọnwụ na mmadụ ga-ebirịrị úgwù.+