-
Taịtọs 1:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 Otu onye n’ime ha, bụ́ onye amụma ha, sịrị: “Ndị Krit na-agha ụgha mgbe niile. Ha bụ ajọ anụ ọhịa. Ha bụ ndị na-eri oké nri n’enweghị ihe ha na-arụ.”
-