Taịtọs 1:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ha na-ekwu n’ihu ọha na ha ma Chineke, ma ọrụ ha na-arụ na-egosi na ha agọnahụla ya,+ n’ihi na ha bụ ndị e kwesịrị ịsọ oyi, bụrụkwa ndị nnupụisi na ndị na-erughị eru ịrụ ọrụ ọma ọ bụla.
16 Ha na-ekwu n’ihu ọha na ha ma Chineke, ma ọrụ ha na-arụ na-egosi na ha agọnahụla ya,+ n’ihi na ha bụ ndị e kwesịrị ịsọ oyi, bụrụkwa ndị nnupụisi na ndị na-erughị eru ịrụ ọrụ ọma ọ bụla.