Taịtọs 2:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 ka ha na-ele ihe anya otú dị mma, dị ọcha, na-arụ ọrụ n’ụlọ,* bụrụ ndị ezigbo mmadụ, ndị na-erubere di ha isi,+ ka a ghara ịkatọ okwu Chineke. Taịtọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:5 Ụlọ Nche,2/1/2010, p. 8-108/15/1997, p. 1910/1/1995, p. 166/15/1994, p. 216/1/1991, p. 31
5 ka ha na-ele ihe anya otú dị mma, dị ọcha, na-arụ ọrụ n’ụlọ,* bụrụ ndị ezigbo mmadụ, ndị na-erubere di ha isi,+ ka a ghara ịkatọ okwu Chineke.