Taịtọs 2:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 ghara ịna-ezu ha ohi.+ Kama ka ha na-egosi na ha bụ ndị e kwesịrị ịtụkwasị obi n’ihe niile, ka ha wee na-achọ ozizi Onye Nzọpụta anyị, bụ́ Chineke, mma n’ihe niile.+ Taịtọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:10 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 36 Ụlọ Nche,6/15/1994, p. 229/15/1990, p. 23
10 ghara ịna-ezu ha ohi.+ Kama ka ha na-egosi na ha bụ ndị e kwesịrị ịtụkwasị obi n’ihe niile, ka ha wee na-achọ ozizi Onye Nzọpụta anyị, bụ́ Chineke, mma n’ihe niile.+