Taịtọs 2:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ihi na e meela ka amara Chineke pụta ìhè, nke na-eme ka a zọpụta ụdị mmadụ niile.+ Taịtọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:11 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 105 Ụlọ Nche,11/1/1997, p. 11-13