Taịtọs 2:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Na-akụzi ihe ndị a, na-adụkwa ndị ọzọ ọdụ* ma na-adọ ha aka ná ntị ebe ọ bụ na i nwere ikike zuru ezu ime ihe ndị a.+ Ekwela ka onye ọ bụla leda gị anya.
15 Na-akụzi ihe ndị a, na-adụkwa ndị ọzọ ọdụ* ma na-adọ ha aka ná ntị ebe ọ bụ na i nwere ikike zuru ezu ime ihe ndị a.+ Ekwela ka onye ọ bụla leda gị anya.