Taịtọs 3:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 ka ọ ga-abụ mgbe a kpọrọ anyị ndị ezi omume n’ihi amara onye ahụ,+ anyị ga-eketa+ ndụ ebighị ebi anyị na-atụ anya ya.+
7 ka ọ ga-abụ mgbe a kpọrọ anyị ndị ezi omume n’ihi amara onye ahụ,+ anyị ga-eketa+ ndụ ebighị ebi anyị na-atụ anya ya.+