Taịtọs 3:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ma zere arụmụka iberiibe na ịrụ ụka gbasara usoro ọmụmụ, zerekwa ise okwu na ịlụ ọgụ maka Iwu,* n’ihi na ha abaghị uru, ha bụkwa ihe efu.+
9 Ma zere arụmụka iberiibe na ịrụ ụka gbasara usoro ọmụmụ, zerekwa ise okwu na ịlụ ọgụ maka Iwu,* n’ihi na ha abaghị uru, ha bụkwa ihe efu.+