Taịtọs 3:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ma, ka ụmụnna anyị mụtakwa ịna-arụ ọrụ dị mma ka ha nwee ike ịna-enyere ndị nọ n’ezigbo mkpa aka,+ ka ha wee na-arụpụta ihe dị mma.*+
14 Ma, ka ụmụnna anyị mụtakwa ịna-arụ ọrụ dị mma ka ha nwee ike ịna-enyere ndị nọ n’ezigbo mkpa aka,+ ka ha wee na-arụpụta ihe dị mma.*+